Lirik Lagu Ihunanya (the Love Song) The Cavemen.

Mgbe Ihunanya A Bia O
Tutu Udo Anyi N′ele A Bia O
Mgbe Ihe Anyi Choro A Bia OWe Will Keep Jamming

Mgbe Ihunanya A Bia O
Tutu Udo Anyi N'ele A Bia O
Mgbe Ihe Anyi Choro A Bia O
We Will Keep Jamming
We Will Stay Jamming

Eh Egwu Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Ah Egwu Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Gbara M Egwu Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Ah Ah Ah Egwu Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya

Ka Anyi Nwee Ahuhuli
Bia Gbara M Egwu O
Egwu Ihunanya
Ka Anyi Nwee Ahuhuli
Bia Gbara M Egwu O
Egwu Ihunanya

Mgbe M Noo Na-anyi Nwere Obi Uto
Tutu Udo Anyi N′ele A Bia O
Mgbe Ihe Anyi Choro A Bia O
We Will Keep Jamming
We Will Stay Jamming

Eh Egwu Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Ah Ah Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Gbara M Egwu Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Ah Ah Ah Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya

Egwu Ihunanya O Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
Egwu Ihunanya O Ihunanya
 

 
  The Cavemen.   Writed by Admin  13x     2024-12-23 11:49:32

post a comment